languagesoftware.net - which is the best language course or software - compare

Learn French with Frantastique

Useful phrases in Igbo

A collection of useful phrases in Igbo, a Volta-Niger language spoken in Nigeria and Equatorial Guinea by about 18 million people.

Click on any of the phrases that are links to hear them spoken. If you can provide recordings, corrections or additional translations, please contact me.

To see these phrases in many other languages click on the English versions. If you'd like to see these phrases in any combination of two languages, try the Phrase Finder.

English igbo (Igbo)
Welcome Nnọọ
Dalụ
Hello (General greeting) Kedụ
How are you? Kedụ?
Kedụ ka ọ dị?
Kedụ ka ịmere?
Reply to 'How are you?' Ọ di mụ mma
A di mụ mma
Long time no see Anya ị
Anya gị
What's your name? Kedu aha gị?
My name is ... Aham bu ...
Where are you from? Ebee ka i si?
I'm from ... Esi m na ...
M si ...
Pleased to meet you Ọ dị m obi ụtọ izute gị
Good morning
(Morning greeting)
Ụtụtụ ọma
Good afternoon
(Afternoon greeting)
Ehihie ọma
Ndewo (reply)
Good evening
(Evening greeting)
Mgbede ọma
Ndewo (reply)
Good night Ka chi fo
Goodbye
(Parting phrases)
Ka omesia
Ka ọ dị (see you)
Ka ọ dị echi (see you tomorrow)
Good luck! Ihe oma diri
Cheers! Good Health!
(Toasts used when drinking)
Mma manu!
Have a nice day Daalụ nwee ọmarịcha ụbọchị!
Bon appetit /
Have a nice meal
Bon voyage /
Have a good journey
Ijeoma
I understand Awotara m
I don't understand Aghotaghi m
I don't know A marọ m
Please speak more slowly Biko, jiri nwayo kwuo okwu
Please say that again Biko, kwuo ihe i kwuru ozo
Please write it down Biko, dee ya ebe a
Do you speak English? Ị na asụ Beke?
Do you speak Igbo? Ị na-asụ Igbo?
Yes, a little
(reply to 'Do you speak ...?')
A na mu asu nwa ntiti Igbo
Speak to me in Igbo Gwa mu ya na asusu Igbo
How do you say ... in Igbo? Kedu ife ana akpo ... na asusu Igbo?
Excuse me Biko, chetu (for attention)
Biko, e wel iwe (begging pardon)
How much is this? Ego ole ka ihe a di?
Sorry Ndo
Gbagharam
Please Biko
Thank you Ịmela; dalụ
Reply to thank you Ndewo
Where's the toilet? Ke ebe mkpochi di?
This gentleman will pay for everything
This lady will pay for everything
Would you like to dance with me?
I miss you
I love you
Get well soon
Go away! Puo n'ebe a!
Leave me alone! Hafum aka!
Help! Nye aka!
Fire! Ọkụ!
Stop! Kwụsi!
Call the police! Kpoo ndi uwe ojii!
Christmas and New Year greetings Anụlị ekeresimesi
Anụlị arọ ọfụụ
Easter greetings
Birthday greetings Anụlị ụbọsị ọmụmụ
One language is never enough
My hovercraft is full of eels
Why this phrase?
Hovercraft m juputara azu arira

Cheap Web Hosting